Kedu?
How are you?
A dị m mma
Kedu ka i mere taa
How was your day today?
👉 Ọ dị mma.
It was good.
👉 Ike gwụrụ m ntakịrị.
I’m a little tired.
Ị nụkwara m?
Can you hear me?
Ee, ana m anụ gị nke ọma.
Yes, I can hear you well.
Ị riri nri?
Did you eat?
Ee, eriri m nri.
Yes, I ate.
👉 Mba, a ka m ga-eri.
No, I will still eat.
Gịnị ka i riri?
What did you eat?
You:
👉 Eriri m ofe.
I ate soup.
👉 Eriri m ji na ofe.
I ate yam and soup.
Gịnị ka i ga-eri taa?
What will you eat today?
Aga m eri nri n’oge na-adịghị anya.
I will eat soon.
👉 Amaghị m, mama.
I don’t know, mom.
Gịnị ka i na-eme?
What are you doing?
Ana m arụ ọrụ.
I’m working.
👉 Ana m izu ike.
I’m resting.
Ọrụ na-aga nke ọma?
Is work going well?
Ee, ọ na-aga nke ọma.
Yes, it’s going well.
👉 Ọ na-esiri m ntakịrị.
It’s a little hard.
Ị dị mma n’eziokwu?
Are you really okay?
Ee, adị m mma.
Yes, I’m okay.
👉 Eeh, mama, adị m mma.
Yes, mom, I’m okay.
Lezie onwe gị anya.
Take care of yourself.
Ee, mama/papa.
Yes, mom/dad.
Ị kpọrọ nwanne gị?
Did you call your sibling?
Ee, akpọrọ m ya.
Yes, I called them.
👉 Mba, aga m akpọ ya.
No, I will call them.
Daalu, mama/papa.
Thank you, mom/dad.
Lezienụ onwe unu anya.
Take care of yourselves
O dị mma.
Fine okay
Kedu ka i mere?
How are you
A dị m mma.
I’m fine
Ana m arụ ọrụ.
I’m working.
Ana m izu ike.
I’m resting
Ọrụ na-aga nke ọma?
Is work going well?
Ee, ọ na-aga nke ọma.
Yes, it’s going well.
Ebee ka i nọ?
Where are you
Anọ m n’ụlọ.
I’m at home